Theophilus Omogo - Chimerem Eze


By vicky684 Sunday 8th of September 2024
Theophilus_Omogo_-_Chimerem_Eze-Gospelflavour.webp
SONG LYRICS:

Bia lele lele, Chukwu emeworo m ihe di mma Chimerem Eze (bia lele lele Chukwu emeworo m ihe di mma Chimerem Eze). Bia lele lee na Chukwu emeworo m ihe eeh Chimerem Eze (bia lele lele Chukwu emeworo m ihe di mma Chimerem Eze). O meworo m Eze nna eeeh, O meworo m Eze nna (Chimerem Eze). Chukwu Nna e meworo m Eze nna (Chimerem Eze). Eze ebube Papa e meworo m Eze nna (Chimerem Eze). O meworo m Eze nna eeeh, O meworo m Eze nna (Chimerem Eze). Chi m e meworo m Eze nna ah.                            

Rap:) O bu mak' ihe m n' agabiga, mere my friends si m gakwuru dibia Ogadiga. Dibia si m nwanne wetegodu nke I hi bia, n' iyi owuite ka cardigan and emechaa I ga-aga America(America). Chai I don suffer. M were oso gbaga n' ime ulo uka, wepute #10 m goforo pure water, ga n' ihu uka were dose ya n' elu alter sekpuru ala si Chukwu bianu bianu ooh, ezigbo daddy daddy oooh, I ji mma jide ji oooh , onye I wanyere ya ga-eri oooh. Agbaburu m Gi odibo wee puo n' uka ga gbawa oringo some years ago! E kwesighi m I bata n' iru GI ma oburu na m bata I kwesiri I si m park and go! Chukwu wee mere m ebere, were zanu m ekpere, si n' eluigwe nke ato gbadata wee kpunye m okpu eze. Mu na onye ga-agba egwu ka m na-aju ka Ijele. Fans and friends bia nye ya ekele n' odighi ofele!(bia lele lele...).                

(Verse 2) Advice to my guys no be insult, anozi na house agba whot chowa work, idle brain na devil workshop o buru n' iñughi mkpulu-mmili o si gi ñuwa halt. Obere oge a kpuru gi ga court abeg abeg abeg I na-ebe  my guy na your fault. Dem go day you fault, Dem go say you fault just to make sure n' I spendiri a lot. For me I get luck and I come and halt therefore I sing my praises to God! (bia lele lele...) It's "Theophilus the small fish in a big pond"

STREAM ON AUDIOMACK